aha | Shake Hands with the Devil |
---|---|
dabere na | Shake Hands with the Devil |
Isiokwu nlebanya | Rwandan genocide |
ụdị | drama film, film adaptation, historical film, Satanic film |
mba osi | Kánada |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | French language, Bekee |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2007 |
Onye nduzi | Roger Spottiswoode |
Odee akụkọ ihe nkiri | Michael Donovan |
executive producer | Compton Ross, Sunmin Park, Steven Silver |
onye nduzi foto | Mirosław Baszak |
nchịkọta akụkọ ihe nkiri | Michel Arcand, Louis-Martin Paradis |
costume designer | Joyce Schure |
Ode egwu | David Hirschfelder |
ekesa site | Les Films Séville, Netflix |
after a work by | Roméo Dallaire |
ebe akụkọ | Rwanda |
filming location | Nova Scotia |
Ụcha anụkpa ahụ | color |
usoro nkesa | video on demand |
Filmiroda rating | Category III |
webụsaịtị | http://dallairemovie.com/ |
Shake Hands with the Devil bụ Ihe nkiri agha nke Canada nke afọ 2007 nke Roy Dupuis dị ka Roméo Dallaire, nke gosipụtara na Toronto International Film Festival n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2007. Dabere na akwụkwọ akụkọ ndụ onwe onye nke Dallaire bụ Shake Hands with the Devil: The Failure of Humanity in Rwanda, ihe nkiri ahụ na-akọ njem onwe onye na-agbawa obi nke Dallair n'oge Mgbukpọ agbụrụ nke Rwanda na 1994 na otu United Nations si eleghara arịrịọ ngwa ngwa nke Dallaires maka enyemaka ọzọ iji kwụsị mgbukpọ ahụ.
The film received 12 nominations at the 28th Genie Awards and tied with the film Eastern Promises for most nominations.[1]
© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search