10 results found for: “Trump_covid-19”.

Request time (Page generated in 0.2532 seconds.)

Donald Trump

Donald Trump Mkpúrù èdè íke Donald John Trump (onye a mụrụ na Juun 14, 1946) bụ onye isi ala nke iri anọ na anọ nke United States, site na Jenụwarị 20...

Last Update: 2022-08-20T19:30:01Z Word Count : 240

View Rich Text Page View Plain Text Page

Rita Edochie

ime erughi eru n'oge. Edochie kwadoro Donald Trump n'oge ntuli aka onye isi ala US 2020. Nkwado ya maka Trump mere ka ọ bụrụ onye na -enweghị mmasị n'etiti...

Last Update: 2022-08-25T20:12:26Z Word Count : 441

View Rich Text Page View Plain Text Page

Lana Marks

ya na COVID-19 na mmemme na Mar-a-Lago, klọb Onye isi ala Trump na Florida. Na Disemba 2020, Marks nọrọ ụbọchị iri na nlekọta ahụike na Covid-10. Dị...

Last Update: 2024-03-15T01:52:55Z Word Count : 1319

View Rich Text Page View Plain Text Page

Ọmarịcha LaFave

LaFave bụ onye Katọlik. Na Septemba 29, 2020, LaFave gosipụtara na ọ nwere COVID-19. Mauger (4 October 2021). Michigan GOP lawmaker announces secretary of...

Last Update: 2024-06-18T06:09:24Z Word Count : 428

View Rich Text Page View Plain Text Page

Iwu Ikpe

ego omnibus yana ụgwọ enyemaka COVID-19 na Disemba 2020, nke Congress mere na Disemba 21, 2020. Onye isi ala Donald Trump bịanyere aka na ụgwọ ahụ ka ọ...

Last Update: 2022-08-26T15:31:31Z Word Count : 1707

View Rich Text Page View Plain Text Page

Linda-Gail Bekker

International AIDS Vaccine Initiative . [1] na-echegbu onwe ya banyere Donald Trump na-emebi mmeghachi omume HIV zuru ụwa ọnụ. [1] [2] bụ onye isi okwu na World...

Last Update: 2023-12-14T19:23:47Z Word Count : 1325

View Rich Text Page View Plain Text Page

Onyinye Nlekọta Ụmụaka na Mmepe

third-party source. (January 2024)">Isi nke ndị ọzọ chọrọ</span> ] N'oge ọrịa COVID-19, ndị Republican na ndị Democrats butere nlekọta ụmụaka ụzọ dị ka ihe dị...

Last Update: 2024-04-15T08:16:11Z Word Count : 527

View Rich Text Page View Plain Text Page

Laura Kelly

COVID-19 na United States, Kelly, dị ka ndị gọvanọ ndị ọzọ, mere ihe iji kwụsị mgbasa nke nje SARS-CoV-2, nke na-akpata ọrịa coronavirus 2019 (COVID-19)...

Last Update: 2023-10-01T02:51:43Z Word Count : 3387

View Rich Text Page View Plain Text Page

Linda Moore (nwanyi ọchụnta ego)

4, 2019. "N'oge COVID-19, ụlọ ọrụ teknụzụ na-ebute ndị ọrụ ha ụzọ" "TECHtalk", Eprel 15, 2020. "Ahapụla obere azụmaahịa n'azụ COVID-19 Response" "Morning...

Last Update: 2023-11-23T20:05:36Z Word Count : 1026

View Rich Text Page View Plain Text Page

Greta Thunberg

mgbe ọ laghachiri na klas. Ọrịa COVID-19 gbochiri njem na nzukọ na 2020 na 2021. Na mbido afọ 2020, nzaghachi ọrịa COVID-19 chọrọ mgbanwe omume nke gụnyere...

Last Update: 2024-08-23T10:16:08Z Word Count : 14703

View Rich Text Page View Plain Text Page

Main result

Donald Trump

Mkpúrù èdè íke Donald John Trump (onye a mụrụ na Juun 14, 1946) bụ onye isi ala nke iri anọ na anọ nke United States, site na Jenụwarị 20, 2017 ruo Jenụwarị 20, 2021. Tupu ya abanye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ bụ onye ọchụnta ego na onye telivishọn. A mụrụ Trump na obodo Nú Yọk na mpaghara Queens. Ọ gara Wharton School of the University of Pennsylvania ebe ọ gụrụ Economics. Onye ahia nke ọgbọ atọ, Trump sooro nzọụkwụ nke nne nne ya bụ Elizabet na nna ya Fred na-elekọta azụmahịa ezinụlọ ha. Ọ mere nke ahụ site n'afọ 1971 wee ruo mgbe ọ ghọrọ onyeisi oche na Jenụwarị 2017, mgbe o tinyere ụlọ ọrụ ahụ n'aka ụmụ ya ndi nwoke bụ Donald Jr ya na Eric. Ọrụ azụmahịa Trump bụ ihe gbasara i rụ ma ọ bụ I rụghari ụlọ ọrụ ọfịs, ụlọ nkwari akụ, ụlọ ịgba chaa chaa, na golf. Ọ jiri aha ya wee bido ihe ndi uzo di iche iche. Trump edeela ọtụtụ akwụkwọ, gụnyere Art of Deal, ma na-emepụta na kwado ihe ngosi telivishọn bụ The Apprentice nke nọgoro afọ iri na abụọ. Trump bụ nwoke 544 kasị baa ọgaranya n'ụwa ka ọ na - erule afọ 2017, nke nwere atụmatụ akụnụba nke ijeri $ 3.5. Ọ meriri Hillary Clinton na nhoputa ndi presidenti nke afo 2016.


© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search