Anathi Bhongo Mnyango (bu onye amụrụ n'abalị nke 8 Jenụwarị 1993), nke a maara dịka Anatii, bụ onye na-eti egwu na South Africa, onye na-agụ egwu, onye na'ede egwu na onye na-emepụta ihe ndekọ na onye nduzi vidiyo egwu.
© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search