ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Charles T. Harmon |
Aha enyere | Charles, T. |
aha ezinụlọ ya | Harmon |
aha pseudonym | Chuck Harmony |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1979 |
Ebe ọmụmụ | East St. Louis |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu, singer-songwriter |
ebe agụmakwụkwọ | Alabama State University |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
ngwa egwu | Piano |
diskografi | Chuck Harmony discography as writer and producer |
ụdị | pop music |
Charles T. Harmon (amụrụ n'afọ 1979), nke a maara nke ọma dị ka Chuck Harmony, bụ ónyé America na-emepụta egwu, ónyé na-agụ egwu, ónyé édémédé egwu na onye ọchụnta ego, nke bi na Nashville, Tennessee.[1] Ọ bụ onye a họpụtara ugboro atọ na Grammy Award, ma merie 2011 NAACP Image Award maka Outstanding Song maka Fantasia Xings "Bittersweet".
© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search