Osimiri Kaduna

Usoro Osimiri Kaduna

Osimiri Kaduna bụ isi iyi nke Osimiri Naija nke nagafe kilomita 550 (340 mi) site na Naịjirịa.[1] Aha ya site na agụ iyi bi n'osimiri gburugburu ya. [2] Kaduna n'asụsụ ala, Hausa, bụ okwu maka agụ iyi". [3] Ọ na-amalite na Plateau State na Jos_Plateau" id="mwHw" rel="mw:WikiLink" title="Jos Plateau">Jos Plateau 29 kilomita (18 mi) ndịda ọdịda anyanwụ nke obodo Jos, na-agafe aha ya Kaduna State na site isi obodo ya Kaduna, we zute Osimiri Niger na Naija State. Ihe ka ukwuu n'ụzọ ya na-agafe n'ọhịa savanna mepere emepe, mana akụkụ ya dị ala egbutuwo ọtụtụ ndagwurugwu n'elu ọnụ ụzọ ya n'ime nnukwu ala mmiri nke Niger.[4] A na-eji osimiri ahụ eme azụ na ibugharị ihe ọkụkụ ị n'ógbè ahụ.

  1. https://www.researchgate.net/figure/Map-of-River-Kaduna-within-Kaduna-metropolis_fig1_322651552
  2. https://dailytrust.com/tag/kaduna-river/
  3. On-line Bargery Hausa-English Dictionary. Retrieved on 2009-07-09.
  4. Kaduna River, Nigeria, on britannica.com

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search